YouVersion Logo
Search Icon

Ọnụọgụgụ 14:6-7

Ọnụọgụgụ 14:6-7 BIU

Mmadụ abụọ nʼime ndị nledo ahụ, Joshua nwa Nun na Kaleb nwa Jefune, dọwara uwe ha. Ha gwara nzukọ Izrel sị, “Ala ahụ anyị gara ledoo anya bụ ala mara mma.