YouVersion Logo
Search Icon

Ọnụọgụgụ 14:9

Ọnụọgụgụ 14:9 BIU

Unu enupukwala isi megide ONYENWE ANYị. Unu atụkwala egwu ndị bi nʼime ala ahụ, nʼihi na anyị ga-emeri ha. ONYENWE ANYị nọnyeere anyị. O wepụkwala aka nchebe ya nʼahụ ha. Unu atụla egwu ha.”