YouVersion Logo
Search Icon

Ọnụọgụgụ 17:8

Ọnụọgụgụ 17:8 BIU

Nʼechi ya, Mosis banyere nʼụlọ nzute Ihe Ama ahụ chọpụta na ọ bụghị naanị na mkpanaka Erọn, onye nọchitere anya ebo Livayị, amaala ifuru, kama na ọ waala okoko ma mịakwa mkpụrụ osisi chara acha a na-akpọ alụmọnd.

Free Reading Plans and Devotionals related to Ọnụọgụgụ 17:8