YouVersion Logo
Search Icon

Ọnụọgụgụ 6:24-26

Ọnụọgụgụ 6:24-26 BIU

“ ‘ “ONYENWE ANYị gọzie unu ma chebe unu, ONYENWE ANYị mee ka ihu ya mụkwasị unu, ma meere unu amara, ONYENWE ANYị chee ihu ya nʼebe unu nọ, nyekwa unu udo.” ’