YouVersion Logo
Search Icon

Ọnụọgụgụ Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ Ọnụọgụgụ na-akọwa otu ndị Izrel sị gaa ije nʼọzara site nʼugwu Saịnaị ruo nʼọnụ ala Kenan. Ọ kọwakwara otu ha si mehie, si otu a wagharịa nʼọzara iri afọ anọ dị ka ahụhụ Chineke nyere ha si dị. Mgbe iri afọ anọ ahụ zuru, akwụkwọ a kọkwara akụkọ gbasara otu ndị Izrel si kwadobe ịbanye nʼala ahụ e kwere ha na nkwa.
Usoro e si dee ya:
Ịgụ mmadụ ọnụ na nkwadebe ibu agha 1–2
Iwu dị iche maka ibi ndụ ndị Izrel 3:1–10:10
Nnupu isi e nwere nʼụzọ 10:11–14:45
Mwagharị nʼọzara 15–19
Ije a gara rute nʼobosara ala Moab, na akaọrụ Belam 20–25
Nkwadebe maka ịbanye ala Kenan 26–36

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in