YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Filipai 2:12

Ndị Filipai 2:12 BIU

Ya mere, ezi ndị enyi m, dị ka unu na-erube isi mgbe niile, ọ bụghị naanị mgbe m nọ, ma karịsịa ugbu a m na-anọghị unu nso, gaanụ nʼihu ịrụpụta nzọpụta unu site nʼịtụ egwu na ịma jijiji.

Video for Ndị Filipai 2:12