YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Filipai 3:10-11

Ndị Filipai 3:10-11 BIU

Naanị ihe m chọrọ bụ ịmara Kraịst na ike dị na mbilite nʼọnwụ ya, na nnwekọ nke isoro ya keta oke nʼahụhụ ya, nakwa ka m yie ya nʼọnwụ. Ka m si otu a, ruo nʼogo nke inweta mbilite site nʼọnwụ.

Video for Ndị Filipai 3:10-11