YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 1:1-2

Abụ Ọma 1:1-2 BIU

Onye ihe na-agara nke ọma ka mmadụ ahụ bụ, onye na-adịghị aga ije na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu; onye na-adịghị eguzokwa nʼụzọ ndị mmehie maọbụ soro nʼotu ndị nkwutọ. Kama ihe na-atọ ya ụtọ bụ ime ihe niile dị nʼiwu ONYENWE ANYị. Ọ na-atụgharịkwa uche ya nʼiwu ONYENWE ANYị ehihie na abalị

Video for Abụ Ọma 1:1-2