YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 10:17-18

Abụ Ọma 10:17-18 BIU

O ONYENWE ANYị, ị maara ọchịchọ obi ndị niile a na-akpagbu; ị na-ege ntị na mkpu akwa ha ma kasịekwa ha obi, Ị na-echedo ndị na-enweghị nna na ndị niile a na-emegbu emegbu, ka mmadụ efu, onye e kere eke, ghara imenye ha egwu ọzọ.

Video for Abụ Ọma 10:17-18