YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 107:8-9

Abụ Ọma 107:8-9 BIU

Ka ha kelee ONYENWE ANYị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ, nʼihi na o jirila ọtụtụ ezi ihe nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ meekwa ka onye akpịrị na-akpọ nkụ ṅụjuo afọ.