YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 11:4

Abụ Ọma 11:4 BIU

ONYENWE ANYị nọ nʼụlọnsọ ukwuu ya; ONYENWE ANYị nọkwa nʼelu ocheeze ya dị nʼeluigwe. Ọ na-ahụzu ihe niile ụmụ mmadụ na-eme; anya ya na-anwalekwa ụzọ ha.

Video for Abụ Ọma 11:4