Abụ Ọma 11:5
Abụ Ọma 11:5 BIU
ONYENWE ANYị na-ele onye ezi omume ule, ma onye ajọ omume na ndị niile hụrụ imebi iwu nʼanya, ka ọ na-akpọ asị nke ukwuu.