Abụ Ọma 11:7
Abụ Ọma 11:7 BIU
Nʼihi na ONYENWE ANYị bụ onye ezi omume, ọ hụkwara ikpe ziri ezi nʼanya; ndị ezi omume niile ga-ahụkwa ihu ya anya.