Abụ Ọma 116:1-2
Abụ Ọma 116:1-2 BIU
Ahụrụ m ONYENWE ANYị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m; ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere. Nʼihi na o gere m ntị, aga m akpọku ya oge ndụ m niile.