YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 15:1-2

Abụ Ọma 15:1-2 BIU

ONYENWE ANYị, onye pụrụ ịnọgide nʼụlọnsọ ukwu gị? Onye pụrụ ibi nʼugwu nsọ gị? Onye na-ebi ndụ nke na-enweghị ịta ụta, onye na-arụ ọrụ ezi omume, onye na-ekwu eziokwu site nʼobi ya.

Video for Abụ Ọma 15:1-2