YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 17:6-7

Abụ Ọma 17:6-7 BIU

Ana m akpọku gị, O Chineke, nʼihi na amaara m na ị ga-aza m; gee m ntị ma nụrụ ekpere m. Zipụta ịhụnanya gị dị oke ebube; gị onye na-eji aka nri gị dị ike azọpụta ndị niile gbabara na gị site nʼaka ndị iro ha.

Video for Abụ Ọma 17:6-7