YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 18:2

Abụ Ọma 18:2 BIU

ONYENWE ANYị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m. Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya. Ọ bụ ọta m, na mpi nzọpụta m, na oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya.

Video for Abụ Ọma 18:2