YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 2:2-3

Abụ Ọma 2:2-3 BIU

Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha, ndị na-achị achị na-agbakọtakwa imegide ONYENWE ANYị na imegide Onye ya e tere mmanụ. Ha na-asị, “Ka anyị tijie mkpọrọ igwe niile ha kere anyị ma tufukwaa ha, nwere onwe anyị.”

Video for Abụ Ọma 2:2-3