YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 23:2-3

Abụ Ọma 23:2-3 BIU

Ọ na-eme ka m dinaa ala nʼebe ahịhịa ndụ na-eto, ọ na-edugharị m nʼakụkụ mmiri dị jụụ, ọ na-atụte mkpụrụobi m. Ọ na-edu m nʼụzọ niile nke ezi omume nʼihi aha ya.

Video for Abụ Ọma 23:2-3