YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 24:3-4

Abụ Ọma 24:3-4 BIU

Onye bụ onye ahụ nwere ike irigo nʼelu ugwu ONYENWE ANYị? Onye nwere ike ịbata guzo nʼime ụlọnsọ ya? Ọ bụ onye aka ya emeghị ihe ọjọọ, obi ya dịkwa ọcha, onye na-adịghị atụkwasị obi na chi arụsị, maọbụ ṅụọ iyi aghụghọ.

Video for Abụ Ọma 24:3-4