YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 26:2-3

Abụ Ọma 26:2-3 BIU

Tulee m, O ONYENWE ANYị, ma nwakwaa m, nyochaa obi m na echiche m. Nʼihi na ejirila m ịhụnanya gị mere ihe nlere anya nye onwe m. Ana m ejegharịkwa nʼime eziokwu gị.

Video for Abụ Ọma 26:2-3