YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 30:11-12

Abụ Ọma 30:11-12 BIU

I meela ka iti mkpu akwa m ghọọ ite egwu; ị napụrụ m akwa mkpe m, ma yinye m ọṅụ dịka akwa mmemme. I mere nke a ka obi m bụọ maka otuto gị, ghara ịnọ nwayọọ. O ONYENWE ANYị Chineke m, aga m eto gị ruo mgbe ebighị ebi.

Video for Abụ Ọma 30:11-12