YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 31:23

Abụ Ọma 31:23 BIU

Hụnụ ONYENWE ANYị nʼanya, unu ndị ya niile kwesiri ntụkwasị obi, nʼihi na ONYENWE ANYị na-anapụta ndị niile kwesiri ntụkwasị obi nye ya, ma ọ na-akwụghachi ndị mpako oke zuru ezu.

Video for Abụ Ọma 31:23