YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 33:18-19

Abụ Ọma 33:18-19 BIU

Ma ONYENWE ANYị ji anya ya na-eche ndị niile na-atụ ya egwu nche, ya bụ ndị niile na-atụkwasị obi ha nʼịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ. Ọ ga-anapụta ha site nʼaka ọnwụ. Ọ ga-echebekwa ha ọ bụladị nʼoge ụnwụ.

Video for Abụ Ọma 33:18-19