YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 40:1-2

Abụ Ọma 40:1-2 BIU

Eji m ndidi chere ONYENWE ANYị, ọ tụgharịkwutere m, ọ nụkwaara akwa m. O sitere nʼolulu na-amị amị, nke apịtị na ụrọ juru, sepụta m; o guzobere ụkwụ m abụọ nʼelu oke nkume, nyekwa m ebe siri ike ka m guzo.

Video for Abụ Ọma 40:1-2