YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 40:3

Abụ Ọma 40:3 BIU

O tinyere abụ ọhụrụ nʼọnụ m, abụ otuto nye Chineke anyị. Ọtụtụ ga-ahụ ya ma tụọ egwu, ha ga-atụkwasị obi ha nʼime ONYENWE ANYị.

Video for Abụ Ọma 40:3