YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 8:5-6

Abụ Ọma 8:5-6 BIU

I mere ka ha dị ala nwantakịrị nʼebe ndị mmụọ ozi nọ, I jikwa ebube na nsọpụrụ kpube ya nʼisi dịka okpueze. I mekwaala ya ka ọ bụrụ onyeisi nke ihe niile i kere eke, tinyekwa ihe niile nʼokpuru ụkwụ ya.

Video for Abụ Ọma 8:5-6