YouVersion Logo
Search Icon

Mkpughe 12:11

Mkpughe 12:11 BIU

Ha lụgburu ya nʼagha site nʼọbara Nwa atụrụ ahụ na site nʼama nke okwu ọnụ ha, nʼihi na ha ahụghị ndụ ha nʼanya karịa, kama ha jikere inye ndụ ha ọbụladị ruo nʼọnwụ.

Video for Mkpughe 12:11