YouVersion Logo
Search Icon

Mkpughe 21:4

Mkpughe 21:4 BIU

Ọ ga-ehichapụ anya mmiri niile dị nʼanya ha. Ọnwụ agaghị adịkwa ọzọ. Ọ bụladị iru ụjụ na ịkwa akwa na ahụhụ agaghị adịkwa. Ihe ndị ochie niile agabigala.”

Video for Mkpughe 21:4