YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Rom 12:14-15

Ndị Rom 12:14-15 BIU

Gọzienụ ndị na-akpagbu unu, gọzienụ ha, unu abụkwala ha ọnụ. Mgbe ndị ọzọ na-aṅụrị ọṅụ, soronụ ha ṅụrịa ọṅụ. Mgbe ha nọ nʼiru ụjụ, soronụ ha ruo ụjụ.

Video for Ndị Rom 12:14-15