YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Rom 12:19

Ndị Rom 12:19 BIU

Ndị enyi m, unu abọla ọbọ, kama hapụrụnụ Chineke ọrụ ịbọtara unu ọbọ. Nʼihi na e dere ya, “Ịbọ ọbọ dịrị m, aga m akwụghachi,” ka Onyenwe anyị kwuru.

Video for Ndị Rom 12:19