YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Rom 5:3-4

Ndị Rom 5:3-4 BIU

Ọ bụkwaghị naanị nke a, ma anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ nʼime nsogbu anyị niile, ebe anyị maara na nsogbu ndị a na-enyere anyị aka ịbụ ndị nwere ntachiobi. Ntachiobi na-arụpụta nʼime anyị ezi agwa; ezi agwa na-arụpụtakwa olileanya.

Video for Ndị Rom 5:3-4