YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Rom 6:1-2

Ndị Rom 6:1-2 BIU

Gịnị ọzọkwa ka anyị ga-ekwu? Anyị ga-anọgide nʼime mmehie ka amara na-aba ụba? E e! O kwesighị! Olee otu anyị ga-esi na-adị ndụ nʼime mmehie, mgbe anyị bụ ndị nwụrụ anwụ nʼebe mmehie dị?

Video for Ndị Rom 6:1-2