YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Rom 8:5

Ndị Rom 8:5 BIU

Ndị niile na-ebi ndụ ha dịka anụ ahụ siri chọọ, na-ebi ya naanị imezu agụụ niile na-agụ anụ ahụ ha. Ma ndị niile na-agbaso ụzọ nke Mmụọ na-achọpụta na ha na-eme ihe Mmụọ na-achọ.

Video for Ndị Rom 8:5