YouVersion Logo
Search Icon

I. NDI KỌRINT 15:58

I. NDI KỌRINT 15:58 IGBOB

Ya mere, umu-nnam m'huru n'anya, guzosienu ike, burunu ndi anāpughi iropu eropu, ndi nālubiga ọlu Onye-nwe-ayi ókè mb͕e nile, ebe unu matara na ndọb͕u unu nādọb͕u onwe-unu n'ọlu abughi ihe-efu nime Onye-nwe-ayi.

Video for I. NDI KỌRINT 15:58