YouVersion Logo
Search Icon

I. NDI TESALỌNAIKA 1:2-3

I. NDI TESALỌNAIKA 1:2-3 IGBOB

Ayi nēkele Chineke ekele mb͕e nile bayere unu nile, nēcheta unu mb͕e ayi nēkpe ekpere; ebe ayi nēcheta nēwepughi aka ọlu nke okwukwe unu na ndọb͕u-n'ọlu nke ihunanya unu na ntachi-obi nke olile-anya unu ji ele anya Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, n'iru Chineke-ayi, bú Nna-ayi

Video for I. NDI TESALỌNAIKA 1:2-3