YouVersion Logo
Search Icon

II. NDI KỌRINT 1:6

II. NDI KỌRINT 1:6 IGBOB

Ma ọ buru na anākpab͕u ayi, ọ bu n'ihi nkasi-obi-unu na nzọputa-unu; ọ buru kwa na anākasi ayi obi, ọ bu n'ihi nkasi-obi-unu, nke nālusi ọlu ike n'itachi obi n'otù ahuhu ahu nke ayi onwe-ayi nāhu kwa

Video for II. NDI KỌRINT 1:6