YouVersion Logo
Search Icon

II. NDI KỌRINT 4:16-17

II. NDI KỌRINT 4:16-17 IGBOB

N'ihi nka ike agwughi ayi n'obi; kama asi na ọ bu ezie na madu elu-aru ayi nēre uré, ma anēme ka madu ime ayi buru ihe ọhu kwa-ubọchi. N'ihi na nkpab͕u-ayi nke di nfé, nke di na nwa oge a, nāluputara ayi ebube nke-uku ri nne kachasi ihe nile, bú ebube nke di arọ́ di kwa ebighi-ebi

Video for II. NDI KỌRINT 4:16-17