YouVersion Logo
Search Icon

II. NDI KỌRINT 6:17-18

II. NDI KỌRINT 6:17-18 IGBOB

N'ihi nka Sinu n'etiti ha puta, guzo-kwa-nu iche, ka Onye-nwe-ayi kwuru, Unu emetu-kwa-la ihe nādighi ọcha aka; Mu onwem gākpọbata kwa unu, Buru kwa unu Nna, Unu onwe-unu gābu-kwa-ram umu-ndikom na umu-ndinyom, ka Onye-nwe-ayi kwuru, Nke puru ime ihe nile.

Video for II. NDI KỌRINT 6:17-18