YouVersion Logo
Search Icon

ỌLU NDI-OZI 25:6-7

ỌLU NDI-OZI 25:6-7 IGBOB

Mb͕e ọ nọsiri n'etiti ha ihe nākaghi ubọchi asatọ ma-ọbu ubọchi iri, ọ ridata na Sisaria; echi-ya o we nọdu n'oche-ikpé-ya, we si ka ekuta Pọl. Mb͕e ọ biaruru, ndi-Ju ndi siworo na Jerusalem ridata we guzo ya buruburu, nēbo ya ọtutu ebubo di arọ́, nke ha nēnweghi ike igosi

Video for ỌLU NDI-OZI 25:6-7