YouVersion Logo
Search Icon

ỌLU NDI-OZI 26:17-18

ỌLU NDI-OZI 26:17-18 IGBOB

nēweputa gi n'aka ndi-Ju, na n'aka ndi mba ọzọ, ndi Mu onwem nēziga gi jekuru ha, isaghe anya-ha, ka ha we si n'ọchichiri chigharia ba n'ìhè, si kwa n'ike Setan chigharikute Chineke, ka ha we nara nb͕aghara nmehie nile na ihe-nketa n'etiti ndi edoworo nsọ site n'ikwere na Mu.

Video for ỌLU NDI-OZI 26:17-18