YouVersion Logo
Search Icon

NDI KỌLỌSI 2:16-17

NDI KỌLỌSI 2:16-17 IGBOB

Ya mere, unu ekwela ka onye ọ bula kpo unu n'oriri, ma-ọbu n'ọṅuṅu, ma-ọbu n'okwu ubọchi ememe ma-ọbu nke ọnwa ọhu ma-ọbu nke ubọchi-izu-ike: nke bu onyinyo nke ihe gaje ibia; ma aru bu nke Kraist.

Video for NDI KỌLỌSI 2:16-17