YouVersion Logo
Search Icon

NDI KỌLỌSI 2:6-7

NDI KỌLỌSI 2:6-7 IGBOB

Ya mere dika unu nara Kraist-ayi, bú Jisus Onye-nwe-ayi, nējegharinu nime Ya, buru kwa ndi b͕agideworo nkpọrọgwu nime Ya, ndi anēwuli kwa elu dika ulo nime Ya, ndi anēwere kwa okwukwe-unu me ka unu guzosie ike, dika ezíri unu, nēkelebiga ókè.

Video for NDI KỌLỌSI 2:6-7