YouVersion Logo
Search Icon

NDI EFESỌS 1:4-5

NDI EFESỌS 1:4-5 IGBOB

dika Ọ roputara ayi nime Ya mb͕e akātọghi ntọ-ala uwa, ka ayi we di nsọ buru kwa ndi anāpughi ita uta n'iru Ya n'ihu-n'anya: ebe O buru uzọ ka ayi àkà ka ewe site n'aka Jisus Kraist do ayi ka umu-Ya ndikom, dika ọ di Ya ezi nma n'ọchichọ-Ya

Video for NDI EFESỌS 1:4-5