YouVersion Logo
Search Icon

NDI EFESỌS 4:14-15

NDI EFESỌS 4:14-15 IGBOB

ka ayi we ghara ibu umu ọhu ọzọ, ndi ifufe nile ọ bula nke ozizí nēfeghari nēbughari kwa, nime itu-ntu nke madu, nime aghughọ, nke ha ji ezuputa nduhie; kama ka ayi we nēso ezi-okwu nime ihu-n'anya, we tó etó rue nime Ya n'ihe nile, Onye bu isi-ayi, bú Kraist

Video for NDI EFESỌS 4:14-15