YouVersion Logo
Search Icon

NDI EFESỌS 4:22-24

NDI EFESỌS 4:22-24 IGBOB

ka unu tupu madu ochie unu, nke nēmebi emebi n'uzọ agu nke aghughọ, dika ibi-obi-unu na mbu si di; ka eme kwa ka unu di ọhu na mọ nke uche-unu, ka unu yikwasi kwa madu ọhu unu, nke ekère dika Chineke chọrọ nime ezi omume na idi-ọcha nke ezi-okwu ahu.

Video for NDI EFESỌS 4:22-24