YouVersion Logo
Search Icon

NDI EFESỌS 5:1-2

NDI EFESỌS 5:1-2 IGBOB

Ya mere burunu ndi nēṅomi Chineke. dika umu ahuru n'anya; nējeghari-kwa-nu n'ihu-n'anya, dika Kraist-ayi hu-kwa-ra unu n'anya, rara kwa Onwe-ya nye n'ihi ayi, dika ihe echere n'iru Chineke na àjà achuru nye Ya ka ọ buru isisì nke ihe ísì utọ.

Video for NDI EFESỌS 5:1-2