YouVersion Logo
Search Icon

ỌPUPU 21:23-25

ỌPUPU 21:23-25 IGBOB

Ma ọ buru na ajọ ihe aputa, i gēme kwa ka ndu lara ndu, anya lara anya, ezé lara ezé, aka lara aka, ukwu lara ukwu, ida-ọku lara ida-ọku, ob͕ub͕u-mma lara ob͕ub͕u-mma, ufiri-utari lara ufiri-utari.