YouVersion Logo
Search Icon

ỌPUPU 29:45-46

ỌPUPU 29:45-46 IGBOB

M'gēbi kwa n'etiti umu Israel, M'gābu-kwa-ra ha Chineke. Ha gāmara kwa na Mu onwem bu Jehova Chineke-ha, Nke mere ka ha si n'ala Ijipt puta, ka M'we biri n'etiti ha: Mu onwem bu Jehova Chineke-ha.