YouVersion Logo
Search Icon

ỌPUPU 31:2-5

ỌPUPU 31:2-5 IGBOB

Le, akpọwom Bezalel n'aha, bú nwa Uri, nwa Hua, nke ebo Juda: emejuwokwam ya na Mọ nke Chineke, n'amam-ihe, na nime nghọta, na n'ihe-ọmuma, na n'ije-ozi ọ bula, icheputa ọlu onye-ọ̀kà di iche iche, ilu ọlu n'ọla-edo, na n'ọla-ọcha, na n'ọla, na n'ilu ọlu onye-ọ̀kà na idukọta ya adukọta, na n'ilu ọlu onye-ọ̀kà n'osisi, ilu ọlu n'ije-ozi ọ bula.